BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Isi akụkọ
Ụlọikpe amaala mmadụ 150 ikpe maka iyi ọha egwu
Cheta na Naịjirịa kpụpụrụ ọtụtụ mmadụ a na-enyo enyo n'ebubo iyi ọha egwu n'Ụlọikpe Ukwu dị n'Abuja, isiobodo Naịjirịa n'ụbọchị Mọnde 15 Juun, 2026.
Ihe ADC, APP, Accord kwuru maka mkpebi Ụlọikpe Mkpegharị banyere iwepụ aha ha n'akwụkwọ Inec
Ndịisi pati ndị a nabatara mkpebi Ụlọikpe Mkpegharị ahụ ma kwuo na ọ dị mkpa ka ụlọọrụ NJC nye Ọkikpe Lifu ntaramahụhụ maka imetọ iwu ụlọikpe nyere ya ka ọ ghara ikpebi ikpe ahụ
Ndekọ ihe otu egwu bọọlụ ndị si mpaghara Afrịka nwetere n'asọmpi Iko Mbaụwa
Ndị a bụ ụfọdụ n'ime ndekọ kachasị mkpa otu egwu bọọlụ ndị Afrịka nwetere n'akụkọ asọmpi Iko Mbaụwa.
Ndịagha Naịjirịa azọpụtala nwunye Ọchịagha Rabe Abubakar n'aka ndị ntọrị
Ndịagha kwuru na ndị ojiegbe ahụ gbara nwaanyị ahụ egbe wee gbapụ ọsọ mgbe ndịagha rutere obodo Tunga ebe e jidere nwaanyị ahụ.
Vidio, Aka akparala nwaanyị ji ọkụ “candle” rekasia ahụ nwa ya na ya bi n’Anambra, Duration 1,48
A sị na otu nwaanyị weere ọkụ candle, rekasia nwatakiri gbara afọ iri ya na ya bi n’ụlọ aha ya.
Kọwaara m isi akụkọ
Vidio, Akụkọ dị Mkpa - Juun 17, 2026, Duration 0,50
Akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Wenezde, Juun 17, 2026.
Tebụlụ na-egosi usoro etu a ga-esi gbaa asọmpi Iko Mbaụwa nke afọ 2026
Nke a bụ tebụlụ na-egosi usoro a ga-eji agba asọmpi Iko Mbaụwa nke afọ 2026.
Chimamanda Adichie ebola ụlọọgwụ ebubo igbochi nnyocha gbasara ọnwụ nwa ya
Nwa nwoke Chimamanda Ngozi Adichie dị ọnwa iri abụọ na otu nwụrụ n'ụlọọgwụ dị na Legọs n'ọnwa Jenụwarị 2026.
June 12: Igwe mmadụ pụtara mee ngagharịiwe maka ọnọdụ nchekwa na ọtanisi
Ụbọchị Juun 12 abụrụla ụbọchị ezumike nye ndị Naịjirịa maka na ha na-echeta ọchịchị onyekwuouche ya, akụkọ a na-egosi etu nke afọ 2026 si gaa.
BBC News Igbo nọ na WhatsApp gị
Nweta akụkọ na mgbasaozi niile ndị ọrụ anyị haziri n'Igbo, ma bụrụkwa onye mbụ ga-anụ akụkọ niile dị mkpa na-akpọtụ na Naịjirịa nakwa n'ụwa niile.













































